Igbo Idiom's Archive:2010
Week: 1
Igbo:
"Agwo emeghi nke o jiri buru agwo, umuaka ewere ya kechie nku."
English:
"If a snake fails to show what it is,
little kids will use it in tying firewoods!"
Week: 2
Igbo:
"Ewu nwuru n'oba ji, obughi aguru gburu ya."
English:
"A goat found dead in a barn full of Yams, did not die
because of hunger."
Week: 3
Igbo:
"Onye choro ka Oha gwa ya Okwu, n'esi n'mpi egbu Ehi"
English:
"He who wants people to say something, starts killing a
cow from the horns"
Week: 4
Igbo:
"Akwukwo juru n'ohia, ma a baa a choba okazi."
English:
"There are various leaves in the bush, but
people keep looking for okazi leaves."
Week: 5
Igbo:
"Otu Osisi anaghi eme ohia."
English:
"A tree cannot make a forest."
Week: 6
Igbo:
"Uzu na-amaghi akpu ogene lee egbe anya n'odu."
English:
"A blacksmith who does not know how to make a metal gong should
look at the tail of a Kite."
Week: 7
Igbo:
"Asi umuaka saba ahu, ha asaba afo ha."
English:
"Children wash their stomach when asked to take their birth."
Week: 8
Igbo:
"Anaghi acho ihe na-akpa onye na-acho acho."
English:
"You can't expect financial help from someone who doesn`t have!"
Week: 9
Igbo:
"Onye buru ihe na esi isi, ijiji esoro ya."
English:
"If you are carrying a smelly substance, you will be visited by
flies!"
Week: 10
Igbo:
"Kama mmanya ga-esere ogo na ogo okwu, ya waa n'uzo"
English:
"If a pot of wine will cause problems between in-laws,
it is better for it to break on the way"
+++++++++++++++++++++++++++++++++++++++++++++++
Newsletter |
Igbo idiom of the week
| 2009 Archive
|