Igbo Idiom of the week
Year 2011
Week: 31 - 35
Igbo:
"Otu Osisi anaghị eme Okeọhịa."
English (Literally):
"A single tree cannot make a mighty forest."
Week: 25 - 30
Igbo:
"Agwọ loro ibe ya na-enwe ọdụ abụọ."
English (Literally):
"The snake that swallows another will have two tails."
Week: 23 - 24
Igbo:
"Uche bụ akpa, onye obụla bu nke ya."
English (Literally):
"Wisdom is like a bag, everyone carries one."
Week: 21 - 22
Igbo:
"Ihe fọrọ otu agwụla agwụ."
English (Literally):
"Anything that remains a step to end is almost over."
Week: 19 - 20
Igbo:
"Mmiri anaghi eri onye obula nke o na-ahughi ukwu ya."
English (Literally):
"No body sinks in water without first coming in contact with the water."
Week: 17 - 18
Igbo:
"Onye amaghị ebe mmiri bidoro mawa ya, agaghị ama ebe
ọnọ wee kwụsị."
English (Literally):
"Anyone that cannot tell from where rain started falling on him/her, can eventually, also
not tell where he/she was when the rain stopped."
Week: 15 - 16
Igbo:
"Ọkọ kọba mmadụ, ọ gakwuru mmadụ ibe ya, ma
n`ọkọ kọba anụ, ọchọba osisi!"
English (Literally):
"If a human being feels like scratching where it is difficult to reach, he/she looks for a fellow
human being, but when an animal feels like scraching, it looks for a tree!"
Week: 13 - 14
Igbo:
"Nwata kwo aka ya, osoru okenye rie nri!"
English (Literally):
"A young person can eat with elders, if he/she washes his/her hands!"
Week: 11 - 12
Igbo:
"Oburu na emee nwata ka emere ibe ya obi ga adi ya nma!"
English (Literally):
"If a child is treated like other children, this child will be happy!"
Week: 9 - 10
Igbo:
"Acho ba mma ekwu, agwo oha ihe eriri n'abali!"
English (Literally):
"When you start looking for your kitchen knife, you will inform the public of what you
ate last night!"
Week: 8
Igbo:
"Oburu na Nne bu igwe, ndi uzu akpuo ya!"
English (Literally):
"if mother is iron, the blacksmith will make a copy of her!"
Week: 6 - 7
Igbo:
"A na-akwa akwa ndi oke tagbulu, ngwere ewere nnu na-eso eze ha!"
English (Literally):
"While we mourn those who died from rat bites, lizards sharpen their teeth with salt!"
Week: 4 - 5
Igbo:
"Were ire guo eze gi onu abughi na o nwere nke na efu efu!"
English (Literally):
"To count your teeth with your tongue does not mean that any of your teeth is missing!"
Week: 1 - 3
Igbo:
"Onye buru chi ya uzo, o gbagbue onwe ya n'oso!"
English (Literally):
"He who walks before his godly guardian does the race of his life!"
Archive: week 41 - 52 of 2010
Archive: week 21 - 40 of 2010
Archive: week 11 - 20 of 2010
Archive: week 1 - 10 of 2010
2009 Archive
Newsletter